|
TAAM NKE MBU.
IZU NKE MBU:
a. Mkpuruedemede Igbo.
b. Nkowa na ndeputa ha.
c. Udaume Igbo na udi ya.
d. Ndakorita udaume Igbo.
e. Chaati Udaume Igbo.
IZU NKE ABUO:
a. Mkpuruedemede Igbo.
b. Myiriudaume na Nkowa ya.
c. Ndagba Myiriudaume.
d. Oru “M” na “N” di ka Myiriudaume na Mgbochiume.
e. Udaimi na nkowa ya.
IZU NKE ATO:
a. Mkpuruedemede Igbo.
b. Mgbochiume Igbo na udi ya .
c. Ogan Okwu/Njiakpo
d. Mkpoputa uda.
e. Mkpoputa Mgbochiume.
f. Ebe Mkpoputa Mgbochiume.
IZU NKE ANO:
a. Nkejiokwu Igbo
b. Olundi na Igbo Izugbe.
c. Akaraedemede.
IZU NKE ISE:
a. Udaolu na Akaraudaolu.
b. Omenala.
c. Otu Ogbo.
IZU NKE ISII:
Atumatuokwu Igbo(Figures of Speech).
a. Myiri/Ndika(Simile)
b. Mburu(Metaphor)
c. Mmemmadu(Personification)
d. Nsinuuda(Onomatopeia)
IZU NKE ASAA:
a. Aghotaazaa.
IZU NKE ASATO:
Nkejiasusu Igbo(Parts of Speech)
a. Mkpoaha/ Aha(Noun)
b. Ahaaka(Proper noun)
c. Ahaizugbe(Common noun)
d. Ahaigwe ( Collective noun)
e. Ahaukwu( Compound noun)
f. Ahauche/ Ahaechereche( Abstract noun)
g. Ucheuda(Ideophone noun)
IZU NKE ITOOLU:
Nkejiasusu Igbo
a. Nnochiaha(Pronoun)
b. Nnochionye(Personal)
c. Nnochimpesin(Impersonal)
d. Nnochinke(Possessive)
e. Nnochingosi(Demonstrative)
f. Nnochionwe/nnochochinkowa(Reflexive)
g. Nnochionweonye( Emphatic)
IZU NKE IRI:
a. Udi edemede di iche iche.
b. Edemede Leta Nkeonye.
IZU NKE IRI NA OTU:
Mmeghari Ihe ndi a muru na taam nke mbu.
IZU NKE IRI NA ABUO:
Ule. |